Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Afọ 2024-2025 nke Onye Nlekọta Sekit

‘Na-akpa Àgwà Otú Kwesịrị Ozi Ọma’

Usoro ihe omume ụtụtụ na nke ehihie maka mgbakọ sekit nke onye nlekọta sekit.

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

A ga-aza ajụjụ ndị a ná mgbakọ sekit a.