Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
  1. 1. Olee otú ihe ndị anyị kweere gbasara ozi ọma nwere ike isi gbanwee àgwà anyị? (Fil. 1:27; 3:8)

  2. 2. Olee otú ozi ọma nwere ike isi gbanwee ndụ anyị? (Kọl. 1:5, 6)

  3. 3. Gịnị na-eme ka anyị nọgide na-ezisa ozi ọma? (2 Pita 3:11, 12; 1 Kọr. 9:19, 23)

  4. 4. Olee otú anyị ga-esi eme ka a mata na anyị bụ ndị ozi Chineke? (2 Kọr. 6:4-8)

  5. 5. Olee otú ozi ọma si akụziri anyị ihe? (Taị. 2:11-14)

© 2024 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

CA-copgm25-IB