Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

‘Na-akpa Àgwà Otú Kwesịrị Ozi Ọma’

‘Na-akpa Àgwà Otú Kwesịrị Ozi Ọma’

NDỊ FILIPAỊ 1:27

Ụtụtụ

  • 9:40 Abụ Olu Ụtọ

  • 9:50 Abụ nke 35 na Ekpere

  • 10:00 Olee Otú Ozi Ọma Si Agbanwe Ndụ Gị?

  • 10:15 Okwu Mmadụ Anọ Ga-ekwu: Otú Ozi Ọma Si Gbanwee Ndụ Ha

    • • Stivin

    • • Filip

    • • Akwịla na Prisila

    • • Taịtọs

  • 11:05 Abụ nke 76 na Ịma Ọkwa

  • 11:15 Nọgide “Na-efe Chineke”

  • 11:35 Okwu Baptizim: Nọgide ‘Na-eme Ihe Ị Na-ezisa’

  • 12:05 Abụ nke 37

Ehihie

  • 1:20 Abụ Olu Ụtọ

  • 1:30 Abụ nke 56 na Ekpere

  • 1:35 Okwu Ihu Ọha: Gịnị Mere I Ji Kwere Ihe I Kweere?

  • 2:05 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche

  • 2:35 Abụ nke 24 na Ịma Ọkwa

  • 2:45 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: “Anyị Na-eme Ka A Mata na Anyị Bụ Ndị Ozi Chineke . . . ”

    • • Anyị Na-edi Ọnwụnwa

    • • Anyị Dị Obiọma

    • • Anyị Na-ekwu Eziokwu

  • 3:30 Olee Otú Ozi Ọma Si Akụziri Gị Ihe?

  • 4:00 Abụ nke 29 na Ekpere