Ebe M Ga-ede Ihe—Oge I Ji Ezu Ike
NKEBI NKE 6
Ebe M Ga-ede Ihe—Oge I Ji Ezu Ike
Kọọ banyere otu mgbe na-adịbeghị anya ị chọrọ ịga kporie ndụ, ma ndị mụrụ gị asị gị agala, deekwa ihe i chere mere ha ji asị gị mgbe ụfọdụ agala.
․․․․․
Dee ụfọdụ ihe ị mụtara ná nkebi a, ndị ọ ga-abụ i mee, ndị mụrụ gị ana-ekwekwu ka ị na-aga ekpori ndụ.
․․․․․