Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mkpo Azụ nke Akwụkwọ A

Mkpo Azụ nke Akwụkwọ A

Mkpo Azụ nke Akwụkwọ A

Nkebi ndị dị n’akwụkwọ a bụ

GỊ NA NDỊ EZINỤLỌ UNU

IHE GBASARA NAANỊ GỊ

N’ỤLỌ AKWỤKWỌ NA N’ỤLỌ

MMEKỌAHỤ, OMUME ỌMA, NA ỊHỤNANYA

ÀGWÀ NDỊ GA-AKPATARA GỊ NSOGBU

OGE I JI EZU IKE

OFUFE Ị NA-EFE CHINEKE

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ MAKA NDỊ NNE NA NNA

Gị onye ga-emecha too! Olee otú ị ga-esi mụta àgwà ndị ga-eme ka ị na-akpa àgwà ọma ma i too? Akwụkwọ a bụ́ Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 1, ga-enyere gị aka. Ndụmọdụ ndị dị na ya si n’Okwu Chineke. Ihe e kwuru na Baịbụl bara ezigbo uru. O nyerela ọtụtụ nde mmadụ aka imeri nsogbu ndị na-abịara ha. Chọpụta otú ọ ga-esi nyere gị aka!

‘Ikike iche echiche ga-eche gị nche, nghọta ga-echebekwa gị.’—Ilu 2:11.