Ebe M Ga-ede Ihe—Mgbanwe Ị Na-enwe n’Ahụ́ Gị
NKEBI NKE 2
Ebe M Ga-ede Ihe—Mgbanwe Ị Na-enwe n’Ahụ́ Gị
Kwuo otu ihe kacha enye gị nsogbu n’obi banyere onwe gị, kọwaakwa ihe mere o ji enye gị nsogbu.
․․․․․
Dee otu ihe na-eme gị obi ụtọ banyere onwe gị, kọwaakwa ihe mere i ji lee ya anya dị ka ihe bara uru.
․․․․․