Ebe M Ga-ede Ihe—Ntụrụndụ
NKEBI NKE 8
Ebe M Ga-ede Ihe—Ntụrụndụ
Kọwaa ụdị ntụrụndụ kacha atọ gị ụtọ na ihe mere o ji atọgbu gị atọgbu.
․․․․․
Ka e were ya na ị chọrọ ịkọwara nwanne gị ị tọrọ ihe mere o ji dị mkpa ka mmadụ ghara ikwe ka ntụrụndụ rie ya isi. Gịnị ka ị ga-agwa ya?
․․․․․