Okwu Enyi na Enyi
NKEBI NKE 3
Okwu Enyi na Enyi
Olee otú inwe ndị enyi dịruru gị mkpa?
□ Ọ dịghị mụ mkpa
□ Ọ dịtụ mụ mkpa
□ Ọ dị m oké mkpa
Ọ̀ na-adịrị gị mfe imeta ndị enyi?
□ Ee
□ Ee e
Ì nwere ezigbo enyi?
□ Ee
□ Ee e
Olee àgwà kacha mma ị chọrọ ka enyi gị nwee? ․․․․․
Baịbụl kwuru na ‘ezi enyi nwere ịhụnanya mgbe niile, na ọ bụkwa nwanne a mụrụ maka oge nsogbu.’ (Ilu 17:17) Ọ bụ ụdị enyi ahụ ga-abara gị uru! Ma, imeta ndị enyi anaghị adịcha mfe, ime ka unu ghara itisa nwere ike isi ike karị. Olee otú ị ga-esi meta ndị enyi kacha mma, oleekwa ihe ị ga-eme ka unu ghara itisa? Gụọ ndụmọdụ dị n’Isi nke 9 ruo nke 12.
[Foto juru ihu peeji nke 84 na nke 85]