Uto Ime Mmụọ Gị
NKEBI NKE 9
Uto Ime Mmụọ Gị
N’ihe ndị a, olee nke na-akacha esiri gị ike?
□ Ịmụ Baịbụl
□ Ikpeku Jehova Chineke ekpere mgbe niile
□ Ịkọrọ ndị ọzọ banyere ihe m kweere (nke ka nke, ụmụaka ibe m)
□ Ịghọta ihe mere o ji baa uru ime ihe Baịbụl kwuru
N’okpuru ebe a, dee ihe mgbaru ọsọ ị chọrọ isetịpụrụ onwe gị n’ihe ahụ kacha esiri gị ike.
․․․․․
Isi nke 34 ruo nke 38 ga-enyere gị aka ịhụ otú ị ga-esi eme ka mmekọrịta gị na Chineke sikwuo ike, otú ị ga-esi na-eme ihe Baịbụl kwuru, setịpụkwa ihe mgbaru ọsọ ndị ga-eme ka ndụ gị ka mma ma baa uru.
[Foto juru ihu peeji nke 280 na nke 281]