Ikwusa Ozi Ọma na Ịkụzi Ihe n’Ụwa Niile
ỤWA NIILE
-
MBA 240
-
NDỊ NKWUSA 8,220,105
-
AWA OLE E JI KWUSAA OZI ỌMA 1,933,473,727
-
NDỊ A MỤỤRỤ BAỊBỤL 9,708,968
NÁ NKEBI A
Afrịka
Olee ụzọ ọhụrụ Ndịàmà Jehova ji na-ezi ndị mmadụ ozi ọma?
Amerịka na Mba Ndị Gbara Ya Gburugburu
Gịnị mere otu nwaanyị ji jiri kandụl na-amụ Baịbụl n’ọhịa? Gịnị mere otu nwoke na-eme na-akpa ike ji na-eche Ndịàmà Jehova? Gịnị mere otu onye na-emesibu Ndịàmà Jehova ike ji bee ákwá?
Eshia
O nweghị ihe nwere ike igbochi Ndịàmà Jehova izi ozi ọma, ma ọrịa ma ịtụ ha mkpụrụ.
Yurop
Ahụ́ bịara ruo otu nwoke onye Roma ala mgbe e ziri ya ozi ọma, ruokwa otu onye mkpọrọ, nakwa otu nwaanyị chọrọ igbu onwe ya.
Mba Ndị Dị n’Oké Osimiri Pasifik
E ji tebụl e dosara akwụkwọ anyị na ya, ihe a na-akwagharị akwagharị, jw.org na vidio anyị akụ mkpụrụ eziokwu n’obi narị mmadụ, nakwa n’obi ọtụtụ puku mmadụ.