Indoneshia
IHE anyị na-aga ịkọ ugbu a bụ otú Ndị Kraịst ma ndị nwoke ma ndị nwaanyị si die ọgba aghara ndọrọ ndọrọ ọchịchị na esemokwu okpukpe kpatara nakwa otú ha si die iwu a machibidoro ha ruo afọ iri abụọ na ise. Akụkọ a ga-atọ gị ezigbo ụtọ. Gụọ gbasara otu nwanna nwoke ndị ọchịchị Kọmunist dere aha ya n’akwụkwọ ndị ha chọrọ igbu egbu nakwa otú otu onyeisi ndị omempụ si ghọọ ezigbo Onye Kraịst. Gụọkwa akụkọ na-emetụ n’ahụ́ gbasara ụmụ agbọghọ abụọ bụ́ ndị ogbi bịara ghọọ ezigbo enyi ma mechaa chọpụta na ha bụ ụmụnne. Chọpụtakwa otú ozi ọma Ndịàmà Jehova na-ezi si na-aga nke ọma n’obodo a a kacha nwee ndị Alakụba na ya n’ụwa niile.
NÁ NKEBI A
Ihe Ndị Ị Ga-eburu n’Uche Gbasara Indoneshia
Indoneshia bụ obodo kacha nwee agwaetiti n’ụwa. Gụọ gbasara otú ala ya dị, ndị bi na ya, na omenala ha.
Ịzụ na Ire Ihe Ndị Na-eme Ka Nri Tọọ Ụtọ
N’ihe dị ka narị afọ ise gara aga, ihe na-eme ka nri tọọ ụtọ a na-azụ ma na-ere n’ebe dị iche iche n’ụwa mere ka ọtụtụ mba nwee ego.
Ọ Bụ Ebe A Ka M Chọrọ Ibido
Ndị kọpọtụa ole na ole na-anaghị atụ egwu sí Ọstrelia diri nsogbu ndị bịaara ha mgbe ha na-ezi ozi ọma.
Ụzọ Ndị E Si Kwusaa Ozi Ọma n’Oge Mbụ
Ozi ọma anyị ji redio zie na nke anyị ziri n’ọdụ ụgbọ mmiri gbawara ndị Indoneshia ọnụ na-eru n’okwu na-achọghị iji anya ahụ anyị obi.
Ndị Bibelkring
Ndị malitere òtù okpukpe a ji ihe ha gụtara n’akwụkwọ Ndịàmà Jehova malite ya, ma o mechara daa n’ihi na ha ji echiche mmadụ eduzi ya.
O Ji Ofufe Chineke Kpọrọ Ihe
Ndị na-eme ara ara wabatara n’ụlọ Nwanna Thio Seng Bie buru ngwongwo ya ma o nweghị ihe o mere ha. Ma e nwere ihe kacha ya mkpa ha na-ewereghị.
Ọtụtụ Ndị Abata n’Ọgbakọ n’Ebe Ọdịda Anyanwụ Java
Ndịàmà Jehova ji akọ na-ezi ozi ọma mgbe ndị ọchịchị ji nwayọọ nwayọọ machibido akwụkwọ ha iwu.
Mgbe Ndị Agha Japan Weghaara Indoneshia
N’oge a na-alụ Agha Ụwa nke Abụọ, ụfọdụ Ndịàmà Jehova chepụtara otú ha ga-esi edeba aha n’akwụkwọ ndị ọchịchị Japan ma ya abụrụ na ha etinyeghị aka n’agha.
Onye Ọsụ Ụzọ Na-anaghị Atụ Egwu
N’afọ iri isii o ji jeere Jehova ozi, Nwanna André Elias kwụsiri ike n’okwukwe ya mgbe a na-agba ya ajụjụ na mgbe e yiri ya egwu ọnwụ.
Ndị Ozi Ala Ọzọ Gara Ụlọ Akwụkwọ Gilied Abịa n’Indoneshia
Ndị ozi ala ọzọ mbụ bịara n’Indoneshia mere ka e kwusaa ozi ọma n’ebe niile n’Indoneshia ngwa ngwa.
E Kwusaa Ozi Ọma Ruo n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ Indoneshia
Ndị ụkọchukwu hà ga-emecha mee ka anyị kwụsị ikwusa ozi ọma?
E Zitekwuru Ndị Ozi Ala Ọzọ
N’agbata afọ 1971 na afọ 1979, izi ndị mmadụ ozi ọma bịara sikwuo ike.
Ezigbo Nwa Sera
Otú Nwanna Nwaanyị Titi Koetin si nọrọ n’okpuru di ya mere ka di ya bata n’ọgbakọ.
Mgbakọ A Na-agaghị Echefu Echefu
Mgbakọ “Ozi Ọma Ebighị Ebi” e mere n’afọ 1963 gara nke ọma n’agbanyeghị ihe ndị gaara egbochi ya.
Tigbuo Zọgbuo Ndị Kọmunist Kpatara Ataghị Isi M
E gwuru ili Nwanna Ronald Jacka mgbe ọ ka dị ndụ.
M Bụ Ọsụ Ụzọ Pụrụ Iche Afọ Iri Ise
N’afọ 1964, onyeisi chọọchị Protestant ji iwe kwuo, sị, ‘M na-aga ime ka a ghara ịhụ otu mkpụrụ Onyeàmà Jehova n’obodo a!’ Ò meliri ihe a o kwuru?
Abụbu M Onyeisi Ndị Omempụ, Ma Abụzi M Ezigbo Nwa Amaala
Otu onye ọnụ na-eru n’okwu jụrụ otu nwanna, sị: “Gịnị n’eziokwu ka Ndịàmà Jehova na-eme n’Indoneshia?”
Ụmụnna Anyị Kpebisiri Ike Ịna-ekwusa Ozi Ọma
Olee ihe mere ụfọdụ ndị ji kwuo, sị, “Ndịàmà Jehova dị ka ntu”?
Ha Akwụsịghị Ịna-enwe Ọmụmụ Ihe
Mgbe e wepụrụ iwu ahụ a machibidoro Ndịàmà Jehova, otu onye ọnụ na-eru n’okwu na gọọmentị, sịrị: “Ọ bụghị akwụkwọ a e debanyere aha okpukpe unu na ya nyere unu ikike ikpe okpukpe unu.”
Ha Gbataara Ụmụnna Ha Ọsọ Enyemaka n’Oge Ọdachi
Ndịàmà Jehova gbataara ụmụnna ha ọsọ enyemaka ozugbo ala ọma jijiji kpara ike ọjọọ n’obodo Gunungsitoli, nke dị n’Indoneshia.
Anyị Ekweghị Emebi Iwu Chineke
Nwanna Daniel Lokollo chetara otú ndị na-eche ya nche n’ụlọ mkpọrọ si mesie ya ike.
Anyị Mere Ihe A Gwara Anyị ma Dịrị Ndụ
Esemokwu ndị Alakụba na Ndị Kraịst mere ka Ndịàmà Jehova gbaa ọsọ ndụ.
Ozi Ọma Ebiri Ọkụ
E nwere ihe atọ baara ụmụnna anyị uru mgbe e wepụrụ iwu ahụ a machibidoro ha.
Ịgwa Ndị Mmadụ Aha Jehova n’Atụghị Egwu
Olee otú Ndịàmà Jehova nọ n’Indoneshia si mụta iji obi ike na-ekwusa ozi ọma n’agbanyeghị ihe ndị mere ka o siere ha ike ime otú ahụ?
Alaka Ụlọ Ọrụ Dị́ ná Nnukwu Ụlọ Elu
Ndị na-achọ ebe ha ga-aga zie ozi ọma achọtala ya.
Jehova Gọziri Anyị Karịa Ka Anyị Tụrụ Anya Ya
Jehova gọziri ọgbakọ dị na Tugala, nke dị n’Indoneshia, otú ha na-atụghị anya ya.
Mụ na Nwanne M Mechara Mata
E kegara ụmụnne abụọ bụ́ ndị ogbi mgbe ha ka na-eto eto. A kpọnyere otu n’ime ha onye ọzọ ka o jiri ya mere nwa, ma eziokwu mere ka ha bikọta ọnụ.