Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Iso Ụzọ Kraịst Agbasaruo Mba Ndị Ọzọ

Iso Ụzọ Kraịst Agbasaruo Mba Ndị Ọzọ

N’ELU Ugwu Oliv n’ebe dị Betani nso, Jizọs guzobere ọrụ nkwusa nke ga-enwe mmetụta n’akụkọ ihe mere eme nke ụwa. Ọ ga-amalite n’ihe dị ka kilomita atọ n’ebe ọdịda anyanwụ—na Jeruselem. A ga-agbasa ozi ahụ ruo Judia na Sameria, bụ́ ebe ndị dị nso, mesịakwa ruo “n’akụkụ kasị anya n’ụwa.”—Ọrụ 1:4, 8, 12.

Nwa oge mgbe Jizọs kwusịrị okwu ndị ahụ, ememe Pentikọst dọtara ndị Juu na ndị na-eso ụzọ ndị Juu site n’ebe nile Alaeze Ukwu Rom na-achị, site n’ógbè ndị e gosiri na map nke dị n’okpuru. Okwu Pita onyeozi gwara ha n’ụbọchị ahụ meghepụrụ ụzọ maka mgbasa dị ukwuu nke Iso Ụzọ Kraịst.—Ọrụ 2:9-11.

N’oge na-adịghị anya, mkpagbu nke bilitere na Jeruselem mere ka ndị na-eso ụzọ Kraịst gbasasịa. Pita na Jọn nyeere ndị Sameria aka ịnụ na ịnabata ozi ọma ahụ. (Ọrụ 8:1, 4, 14-16) Mgbe Filip gbasịịrị onye Etiopia àmà n’ụzọ ọzara si “Jeruselem gaa Geza,” Iso Ụzọ Kraịst gbasaruru Africa. (Ọrụ 8:26-39) N’otu oge ahụkwa, ozi ahụ mịrị mkpụrụ na Lida, nke dị n’Ala Dị Larịị nke Sharọn, nakwa n’ọdụ ụgbọ mmiri nke Jọpa. (Ọrụ 9:35, 42) Pita si ebe ahụ gawa Sesaria ma nyere ọchịagha Rom bụ́ Kọniliọs, ndị ikwu ya, na ndị enyi ya aka ighọ Ndị Kraịst e ji mmụọ nsọ tee mmanụ.—Ọrụ 10:1-48.

Pọl, onye bụbu onye mmegide, ghọrọ onyeozi nye ndị mba ọzọ. O mere njem n’elu ala ma jirikwa ụgbọ mmiri mee ihe na njem ozi ala ọzọ atọ ya nakwa na njem ya gaa Rom. Onyeozi ahụ na ndị ọzọ gbasara ozi ọma ahụ n’ọtụtụ ógbè ndị dị n’okpuru Alaeze Ukwu Rom. Pọl chọrọ ịgaru Spen (Lee peeji nke 2.), Pita jekwara ozi n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo Babilọn. (1Pi 5:13) N’ezie, n’okpuru nduzi pụtara ìhè nke Kraịst, ndị na-eso ụzọ ya gbasara Iso Ụzọ Kraịst ruo ná mba ndị ọzọ. Ka ọ na-erule afọ 60/61 O.A., ‘e kwusawo ozi ọma ahụ n’etiti ihe nile e kere eke dị n’okpuru eluigwe.’ (Kọl 1:6, 23) Kemgbe ahụ, ozi ọma a eruwo “n’akụkụ kasị anya n’ụwa” n’ụzọ nkịtị.

[Map dị na peeji 32]

(Ị chọọ ịhụ ebe e sere map a, gaa n’akwụkwọ a nke e biri ebi)

Iso Ụzọ Kraịst Agbasaruo Ebe Ndị Ọzọ

Ebe Ndị E Ji Ozi Ọma ahụ Ruo Ngwa Ngwa

B1 ILIRIKỌM

B1 ỊTALI

B1 Rom

CH1 MASEDONIA

CH2 GRIS

CH2 Atens

CH2 KRIT

CH3 Saịrini

CH3 LIBIA

D1 BITINIA

D2 GALESHIA

D2 ESHIA

D2 FRIJIA

D2 PAMFILIA

D2 SAỊPRỌS

D3 IJIPT

D4 ETIOPIA

E1 PỌNTỌS

E2 KAPADOSHIA

E2 SILAỊSHIA

E2 MESOPOTEMIA

E2 SIRIA

E3 SAMERIA

E3 Jeruselem

E3 JUDIA

F3 MIDIA

F3 Babilọn

F3 ILAM

F4 AREBIA

G2 PATIA

[Mmiri]

CH2 Oké Osimiri Mediterenian

D1 Oké Osimiri Ojii

E4 Oké Osimiri Uhie

F3 Ọwara Oké Osimiri Peshia

[Map dị na peeji 32, 33]

(Ị chọọ ịhụ ebe e sere map a, gaa n’akwụkwọ a nke e biri ebi)

Njem Ndị Pọl Mere

Njem Ozi Ala Ọzọ nke Mbụ (Ọrụ 13:1–14:28)

GB3 Antịọk (nke Siria)

GB3 Seliushia

G4 SAỊPRỌS

G3 Salamis

G4 Pefọs

G3 PAMFILIA

F3 Paga

F3 PISIDIA

F2 Antịọk (nke Pisidia)

G2 Aịkoniọm

G2 LIKEONIA

G2 Listra

G3 Dabe

G2 Listra

G2 Aịkoniọm

F2 Antịọk (nke Pisidia)

F3 PISIDIA

G3 PAMFILIA

F3 Paga

F3 Atalaịa

GB3 Antịọk (nke Siria)

Njem Ozi Ala Ọzọ nke Abụọ (Ọrụ 15:36–18:22)

GB3 Antịọk (nke Siria)

GB3 SIRIA

GB3 SILAỊSHIA

GB3 Tasọs

G3 Dabe

G2 Listra

G2 Aịkoniọm

F2 Antịọk (nke Pisidia)

F2 FRIJIA

G2 GALESHIA

E2 MỊSIA

E2 Troas

E1 SAMOTRES

D1 Niapọlis

D1 Filipaị

D1 MASEDONIA

D1 Amfipọlis

D1 Tesalọnaịka

D1 Beria

CH2 GRIS

D2 Atens

D2 Kọrịnt

D3 AKEA

E2 Efesọs

G4 Sesaria

GB5 Jeruselem

GB3 Antịọk (nke Siria)

Njem Ozi Ala Ọzọ nke Atọ (Ọrụ 18:22–21:19)

GB3 SIRIA

GB3 Antịọk (nke Siria)

G2 GALESHIA

F2 FRIJIA

GB3 SILAỊSHIA

GB3 Tasọs

G3 Dabe

G2 Listra

G2 Aịkoniọm

F2 Antịọk (nke Pisidia)

E2 Efesọs

E2 ESHIA

E2 Troas

D1 Filipaị

CH1 MASEDONIA

D1 Amfipọlis

D1 Tesalọnaịka

D1 Beria

CH2 GRIS

D2 Atens

D2 Kọrịnt

D1 Beria

D1 Tesalọnaịka

D1 Amfipọlis

D1 Filipaị

E2 Troas

E2 Asọs

E2 Mitilini

E2 KIỌS

E2 SEMỌS

E3 Maịlitọs

E3 Kọs

E3 RODS

F3 Patara

GB4 Taịa

GB4 Tọlemeas

G4 Sesaria

GB5 Jeruselem

Njem Gaa Rom (Ọrụ 23:11–28:31)

GB5 Jeruselem

G4 Sesaria

GB4 Saịdọn

F3 Maịra

F3 LISHIA

E3 Kinaịdọs

D3 KRIT

D4 KỌDA

A3 MỌLTA

A3 SISILI

A3 Sirakus

A1 ỊTALI

B2 Rigiọm

A1 Putiolaị

A1 Rom

Okporo Ụzọ (Lee ebe e sere ya n’akwkw a)

[Ọgbakọ asaa]

E2 Pagamọm

E2 Taịataịra

E2 Sadis

E2 Smụana

E2 Efesọs

F2 Filadelfia

F2 Leodisia

[Ebe ndị ọzọ]

E3 PATMỌS

F2 Kọlọsị

F5 Alekzandria

F5 IJIPT

G1 BITINIA

G5 Jọpa

G5 Lida

G5 Geza

GB1 PỌNTỌS

GB2 KAPADOSHIA

GB4 Damaskọs

GB4 Pela

[Mmiri]

D4 Oké Osimiri Mediterenian

[Foto dị na peeji nke 33]

Ụlọ ihe nkiri nke dị na Maịlitọs, bụ́ obodo Pọl nọ zute ndị okenye si Efesọs

[Foto dị na peeji nke 33]

Ụlọ nsọ Zus na Pagamọm. Ndị Kraịst nọ n’obodo a biri “n’ebe ocheeze Setan dị”—Mkp 2:13