Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mkpo Azụ Azụ nke Akwụkwọ A

Mkpo Azụ Azụ nke Akwụkwọ A
  • Olee otú ị ga-esi egosi na ị hụrụ Chineke n’anya n’ezie?

  • Olee otú ị ga-esi amata mgbe ị ga-atụkwasị akọnuche gị obi?

  • Gịnị ka ụdị ndị enyi gị na ha na-akpa na-egosi banyere gị?

  • Gịnị mere otú i si ele ndị isi anya ji emetụta otú Chineke si ele gị anya?

  • Gịnị mere irube isi n’ụkpụrụ Chineke nyere banyere omume ọma ji bụrụ maka abamuru gị?

  • Olee otú ị ga-esi enweta obi ụtọ n’ọrụ gị?

  • Gịnị ga-enyere gị aka inwekwu ọchịchọ irubere Jehova isi?