Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
  1. 1. Gịnị mere anyị kwesịrị iji na-eme ka okwukwe anyị na-esikwu ike ugbu a? (Hib. 10:39)

  2. 2. Olee otú anyị ga-esi “na-ahụ” Jehova n’agbanyeghị na ọ bụ Onye a na-anaghị ahụ anya? (Hib. 11:27)

  3. 3. Gịnị mere ịmụ amụma Baịbụl ji aba uru? (Rom 10:17)

  4. 4. Olee otú mmụọ nsọ ga-esi nyere anyị aka inwe okwukwe? (Luk 11:13; Gal. 5:22)

  5. 5. Olee otú anyị nwere ike isi nyere ndị ọzọ aka ime ka okwukwe ha sikwuo ike? (1 Tesa. 2:​7, 8)

  6. 6. Gịnị mere anyị kwesịrị iji ‘na-elegidesi Nnukwu Onye Ndú nke okwukwe anyị na Onye na-eme ka okwukwe anyị zuo ezuo anya ike’? (Hib. 12:​2, 3)