Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
  1. 1. Olee uru inwe okwukwe ga-abara anyị? (Jọn 3:16)

  2. 2. Olee otú anyị nwere ike isi ṅomie okwukwe Aịzik na Ribeka, Esta, na Timoti? (Ekli. 4:​11, 12; Ọma 119:46; 2 Tim. 1:5)

  3. 3. Gịnị ga-enyere anyị aka ịnọgide na-ekwusa ozi ọma n’agbanyeghị nsogbu? (2 Kọr. 4:13)

  4. 4. Olee otú anyị ga-esi na-eme ihe gosiri na anyị “nwere okwukwe” kwa ụbọchị? (2 Kọr. 5:7)

  5. 5. Gịnị ka anyị ga-eme ma ọ bụrụ na anyị chọrọ ka Jehova mara anyị? (2 Tim. 2:19; Jems 4:6; 2 Kọr. 13:5)