‘Nwee Okwukwe’
ỤTỤTỤ
-
9:30 Abụ Olu Ụtọ
-
9:40 Abụ nke 118 na Ekpere
-
9:50 Gịnị Mere Anyị Kwesịrị Iji ‘Nwee Okwukwe’? Oleekwa Otú Anyị Ga-esi Enwe Ya?
-
10:05 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Ṅomie Ndị Nwere Okwukwe
-
• Aịzik na Ribeka
-
• Esta
-
• Timoti
-
-
11:05 Abụ nke 60 na Ịma Ọkwa
-
11:15 ‘Anyị Nwere Okwukwe, Ọ Bụ Ya Mere Anyị Ji Na-ekwu Okwu’
-
11:30 Okwu Baptizim
-
12:00 Abụ nke 52
EHIHIE
-
1:10 Abụ Olu Ụtọ
-
1:20 Abụ nke 9 na Ekpere
-
1:30 Okwu Ihu Ọha: Nwee Okwukwe na Chineke, “Onye Na-enweghị Ike Ịgha Ụgha”
-
2:00 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche
-
2:30 Abụ nke 54 na Ịma Ọkwa
-
2:40 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Na-eme Ihe Gosiri na ‘I Nwere Okwukwe’ Kwa Ụbọchị
-
• ‘Echegbula Onwe Gị Mgbe Ọ Bụla’
-
• Na-eji ‘Oge Gị Eme Ihe Kacha Mkpa’
-
• Nọgide ‘Na-abụghị nke Ụwa’
-
-
3:40 “Jehova Ma Ndị Bụ́ Ndị Ya”
-
4:15 Abụ nke 7 na Ekpere