Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ezinụlọ Jehova nke Dị n’Otu

Ezinụlọ Jehova nke Dị n’Otu

NDỊ EFESỌS 4:3

Ụtụtụ

  • 9:30 Abụ Olu Ụtọ

  • 9:40 Abụ nke 85 na Ekpere

  • 9:50 Na-enwe Obi Ụtọ na I So n’Ezinụlọ Jehova

  • 10:05 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Ha Mere Ka Obi Ruo Ndị Ọzọ Ala

    • • Elaịhu

    • • Lidia

    • • Jizọs

  • 11:05 Abụ nke 100 na Ịma Ọkwa

  • 11:15 Nọgide Na-enyere Ndị Ọzọ Aka Ka Ha Soro n’Ezinụlọ Jehova

  • 11:30 Okwu Baptizim

  • 12:00 Abụ nke 135

Ehihie

  • 1:10 Abụ Olu Ụtọ

  • 1:20 Abụ nke 132 na Ekpere

  • 1:30 Okwu Ihu Ọha: Udo Ọ̀ Dị n’Ezinụlọ Gị, Obi Ò Rukwara Ndị Nọ na Ya Ala?

  • 2:00 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche

  • 2:30 Abụ nke 136 na Ịma Ọkwa

  • 2:40 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Olee Otú Ị Ga-esi Na-eme Ka Udo Dị?

    • • ‘Na-ekwu Okwu Dị Mma nke Na-eme Ka Okwukwe Ndị Ọzọ Sie Ike’

    • • ‘Na-ahụ Ndị Ọzọ n’Anya’

    • • Ekwela Ka Ndị Iro Anyị Nweta Gị

  • 3:40 ‘Akwụsịla Ikele Chineke’ Maka Ụmụnna Gị

  • 4:15 Abụ nke 107 na Ekpere