Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
  1. 1. Olee otú anyị ga-esi egosi na obi dị anyị ụtọ na anyị so n’ezinụlọ Jehova? (Efe. 4:3)

  2. 2. Olee otú anyị ga-esi na-eme ka obi na-eru ndị ọzọ ala, gịnịkwa mere anyị kwesịrị iji na-eme ya? (Rom 15:7)

  3. 3. Olee otú anyị nwere ike isi nyere ọtụtụ ndị aka ka ha soro n’ezinụlọ Jehova? (Efe. 2:17; 6:15)

  4. 4. Olee otú anyị ga-esi na-eme ka udo dị? (Efe. 4:29; 5:1, 2; 6:13)

  5. 5. Olee otú anyị ga-esi na-ahụkwu ụmụnna anyị, bụ́ ndị anyị na ha nọ n’ezinụlọ Jehova, n’anya? (Efe. 1:15, 16)

© 2022 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

CA-copgm23-IB