Fraịdee
“Mee ka anyị nwekwuo okwukwe”—Luk 17:5
ỤTỤTỤ
-
9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ
-
9:30 Abụ nke 5 na Ekpere
-
9:40 OKWU ONYEISI OCHE: Olee Ụdị Ike Okwukwe Na-akpa? (Matiu 17:19, 20; Ndị Hibru 11:1)
-
10:10 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Ihe Mere Anyị Ji Nwee Okwukwe na . . .
-
• Chineke Dị Adị (Ndị Efesọs 2:1, 12; Ndị Hibru 11:3)
-
• Okwu Chineke Ga-emezu (Aịzaya 46:10)
-
• Iwu Chineke Ga-abara Anyị Uru (Aịzaya 48:17)
-
• Chineke Hụrụ Anyị n’Anya (Jọn 6:44)
-
-
11:05 Abụ nke 37 na Ịma Ọkwa
-
11:15 AKỤKỌ BAỊBỤL A NA-EGERE EGERE: Okwukwe Mere Ka Noa Rube Isi (Jenesis 6:1–8:22; 9:8-16)
-
11:45 ‘Nwee Okwukwe ma Ghara Inwe Obi Abụọ’ (Matiu 21:21, 22)
-
12:15 Abụ nke 118 na Nkwụsịtụ
EHIHIE
-
1:35 Vidio Abụ Olu Ụtọ
-
1:45 Abụ nke 2
-
1:50 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Si n’Ihe E Kere Eke Mụta Ihe Ga-eme Ka Okwukwe Gị Sie Ike
-
• Anyanwụ na Kpakpando (Aịzaya 40:26)
-
• Oké Osimiri (Abụ Ọma 93:4)
-
• Oké Ọhịa (Abụ Ọma 37:10, 11, 29)
-
• Ifufe na Mmiri (Abụ Ọma 147:17, 18)
-
• Ihe Ndị Bi na Mmiri (Abụ Ọma 104:27, 28)
-
• Ahụ́ Anyị (Aịzaya 33:24)
-
-
2:50 Abụ nke 148 na Ịma Ọkwa
-
3:00 Ihe Ndị Dị Ebube Jehova Kere Na-eme Ka Anyị Nwee Okwukwe (Aịzaya 43:10; Ndị Hibru 11:32-35)
-
3:20 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: Na-eme Ka Ndị Nwere Okwukwe, Ọ Bụghị Ndị Na-enweghị Okwukwe
-
• Na-eme Ka Ebel, Ọ Bụghị Ken (Ndị Hibru 11:4)
-
• Na-eme Ka Ịnọk, Ọ Bụghị Lemek (Ndị Hibru 11:5)
-
• Na-eme Ka Noa, Ọ Bụghị Ndị Agbata Obi Ya (Ndị Hibru 11:7)
-
• Na-eme Ka Mosis, Ọ Bụghị Fero (Ndị Hibru 11:24-26)
-
• Na-eme Ka Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs, Ọ Bụghị Ndị Farisii (Ọrụ Ndịozi 5:29)
-
-
4:15 Olee Otú Ị Ga-esi ‘Na-enyocha Onwe Gị Ka Ị Mara ma Okwukwe Gị Ò Sikwara Ike’? (2 Ndị Kọrịnt 13:5, 11)
-
4:50 Abụ nke 119 na Ekpere Mmechi