Sọnde
“Ọ bụrụ na unu nwere okwukwe . . . , ọ ga-eme”—Matiu 21:21
ỤTỤTỤ
-
9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ
-
9:30 Abụ nke 137 na Ekpere
-
9:40 OKWU MMADỤ ASATỌ GA-EKWU: Na-eme Ka Ụmụ Nwaanyị Ndị Okwukwe Ha Siri Ike
-
• Sera (Ndị Hibru 11:11, 12)
-
• Rehab (Ndị Hibru 11:31)
-
• Hana (1 Samuel 1:10, 11)
-
• Nwatakịrị Nwaanyị E Si n’Izrel Dọrọ n’Agha (2 Ndị Eze 5:1-3)
-
• Meri Nne Jizọs (Luk 1:28-33, 38)
-
• Nwaanyị Onye Finishia (Matiu 15:28)
-
• Mata (Jọn 11:21-24)
-
• Ụmụnna Nwaanyị Ndị Nke Oge A (Abụ Ọma 37:25; 119:97, 98)
-
-
11:05 Abụ nke 142 na Ịma Ọkwa
-
11:15 OKWU IHU ỌHA: ‘Kwerenụ n’Ozi Ọma’ (Mak 1:14, 15; Matiu 9:35; Luk 8:1)
-
11:45 Abụ nke 22 na Nkwụsịtụ
EHIHIE
-
1:35 Vidio Abụ Olu Ụtọ
-
1:45 Abụ nke 126
-
1:50 IHE NKIRI SI NA BAỊBỤL: Daniel: Nwoke Nwere Okwukwe ná Ndụ Ya Niile—Agba nke Abụọ (Daniel 5:1–6:28; 10:1–12:13)
-
2:40 Abụ nke 150 na Ịma Ọkwa
-
2:45 Ka Okwukwe Gị Mee Ka I Sie Ike (Daniel 10:18, 19; Ndị Rom 4:18-21)
-
3:45 Vidio Egwú Ọhụrụ na Ekpere Mmechi