Sọnde
Ụtụtụ
-
9:20 Vidio Egwú
-
9:30 Abụ nke 101 na Ekpere
-
9:40 OKWU MMADỤ ASAA GA-EKWU: Otú Ha Si Chọọ Udo ma Nweta Ya
-
• Josef na Ụmụnne Ya (Ndị Galeshia 6:7, 8; Ndị Efesọs 4:32)
-
• Ndị Gibiọn (Ndị Efesọs 5:17)
-
• Gidiọn (Ndị Ikpe 8:2, 3)
-
• Abigel (1 Samuel 25:27-31)
-
• Mefiboshet (2 Samuel 19:25-28)
-
• Pọl na Banabas (Ọrụ Ndịozi 15:36-39)
-
• Ndị Na-efe Jehova n’Oge A (1 Pita 2:17)
-
-
11:05 Abụ nke 28 na Ịma Ọkwa
-
11:15 OKWU IHU ỌHA: Mmadụ na Chineke Hà Ga-abụli Enyi? (Jems 4:8; 1 Jọn 4:10)
-
11:45 Abụ nke 147 na Nkwụsịtụ
Ehihie
-
1:35 Vidio Egwú
-
1:45 Abụ nke 23
-
1:50 IHE NKIRI SI NA BAỊBỤL: Jehova Na-ezi Anyị Ụzọ nke Udo—Agba nke Abụọ (Aịzaya 48:17, 18)
-
2:30 Abụ nke 139 na Ịma Ọkwa
-
2:40 Udo Ga-adịrịrị Ebe Niile Otu Ụbọchị (Ndị Rom 16:20; 1 Ndị Kọrịnt 15:24-28; 1 Jọn 3:8)
-
3:40 Vidio Egwú Ọhụrụ na Ekpere Mmechi