Satọdee
Ụtụtụ
-
9:20 Vidio Egwú
-
9:30 Abụ nke 58 na Ekpere
-
9:40 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: Jikere Izi “Ozi Ọma nke Udo”
-
• Ka Izi Ozi Ọma Na-agụsi Gị Agụụ Ike (Ndị Rom 1:14, 15)
-
• Na-akwadebe nke Ọma (2 Timoti 2:15)
-
• Malite Ịkpanyere Ha Ụka (Jọn 4:6, 7, 9, 25, 26)
-
• Na-akpọtụrụ Ndị Gere Gị Ntị (1 Ndị Kọrịnt 3:6)
-
• Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ka Ha Tozuo Etozuo (Ndị Hibru 6:1)
-
-
10:40 Ndị Na-eto Eto—Họrọnụ Ụzọ Ga-eme Ka Unu Nwee Udo (Matiu 6:33; Luk 7:35; Jems 1:4)
-
11:00 Abụ nke 135 na Ịma Ọkwa
-
11:10 VIDIO: Otú Ụmụnna Anyị Si Na-enwe Udo n’Agbanyeghị . . .
-
• Mmegide
-
• Ọrịa
-
• Ihe Isi Ike
-
• Ọdachi Ndị Na-emere Onwe Ha
-
-
11:45 OKWU BAPTIZIM: Na-eso Ụzọ Ga-eme Ka I “Nwee Udo” (Luk 1:79; 2 Ndị Kọrịnt 4:16-18; 13:11)
-
12:15 Abụ nke 54 na Nkwụsịtụ
Ehihie
-
1:35 Vidio Egwú
-
1:45 Abụ nke 29
-
1:50 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: ‘Yipụnụ Àgwà’ Ndị Na-eme Ka Udo Ghara Ịdị
-
• Itu Ọnụ (Ndị Efesọs 4:22; 1 Ndị Kọrịnt 4:7)
-
• Anyaụfụ (Ndị Filipaị 2:3, 4)
-
• Ịgha Ụgha (Ndị Efesọs 4:25)
-
• Ịgba Asịrị (Ilu 15:28)
-
• Iwe Ọkụ (Jems 1:19)
-
-
2:45 IHE NKIRI SI NA BAỊBỤL: Jehova Na-ezi Anyị Ụzọ nke Udo—Agba nke Mbụ (Aịzaya 48:17, 18)
-
3:15 Abụ nke 130 na Ịma Ọkwa
-
3:25 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: “Na-achọ Udo ma Gbalịa Na-eme Udo”
-
• Ekwela Ka Iwe Na-ewe Gị Ọsọ Ọsọ (Ilu 19:11; Ekliziastis 7:9; 1 Pita 3:11)
-
• Na-arịọ Mgbaghara (Matiu 5:23, 24; Ọrụ Ndịozi 23:3-5)
-
• Na-agbaghara Kpamkpam (Ndị Kọlọsi 3:13)
-
• Na-ekwu Okwu Ka Onye Ma Ihe (Ilu 12:18; 18:21)
-
-
4:15 Na-agbasi Mbọ Ike Ka Anyị “Dịrị n’Udo” (Ndị Efesọs 4:1-6)
-
4:50 Abụ nke 113 na Ekpere Mmechi