Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2021
Alaka Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova: 87
Mba Ndị Nyere Akụkọ Ozi Ha: 239
Ọgbakọ Niile: 119,297
Ndị Bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs n’Ụwa Niile: 21,367,603
Ndị Tara Achịcha: 20,746
Ọnụ Ọgụgụ Kasị Elu nke Ndị Nkwusa *: 8,686,980
Nkezi Ndị Kwusara Ozi Ọma Kwa Ọnwa: 8,480,147
Pasent O Ji Karịa nke 2020: 0.7
Ndị E Mere Baptizim *: 171,393
Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ * Kwa Ọnwa: 1,350,138
Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ Inyeaka Kwa Ọnwa: 398,504
Awa Niile Anyị Ji Kwusaa Ozi Ọma: 1,423,039,931
Nkezi Ọmụmụ Baịbụl * Kwa Ọnwa: 5,908,167
N’afọ ije ozi 2021, * Ndịàmà Jehova ji ihe karịrị narị nde naịra itoolu, iri nde anọ na itoolu, na puku iri ise lekọta ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche, ndị ozi ala ọzọ, na ndị nlekọta sekit n’ebe ndị e zigara ha ka ha na-eje ozi. Ụmụnna na-eje ozi n’alaka ụlọ ọrụ anyị niile dị puku iri abụọ, narị ise na iri itoolu na ise. Ha niile na-eje Ozi Oge Niile Pụrụ Iche.
^ Onye nkwusa bụ onye na-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke. (Matiu 24:14) Ị chọọ ịmatakwu gbasara otú e si nweta ọnụ ọgụgụ a, gaa na jw.org/ig gụọ isiokwu bụ́ “Ndịàmà Jehova Ole Ka E Nwere n’Ụwa Niile?”
^ Ị chọọ ịmatakwu ihe mmadụ ga-eme tupu e mee ya baptizim, ya aghọọ Onyeàmà Jehova, gaa na jw.org/ig gụọ isiokwu bụ́ “Gịnị Ka M Ga-eme Ka M Bụrụ Onyeàmà Jehova?”
^ Onye ọsụ ụzọ bụ Onyeàmà Jehova e mere baptizim na-akpa àgwà ọma, wepụtara onwe ya iji awa ole a kapịrị ọnụ na-ekwusa ozi ọma kwa ọnwa.
^ Ị chọọ ịmatakwu gbasara ya, gaa na jw.org/ig gụọ isiokwu bụ́ “Gịnị Bụ Ọmụmụ Baịbụl?”
^ Afọ ije ozi 2021 malitere na Septemba 1, 2020 ruo n’Ọgọst 31, 2021.