Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Swizaland

Ikwusa Ozi Ọma na Ịkụzi Ihe n’Ụwa Niile

Ikwusa Ozi Ọma na Ịkụzi Ihe n’Ụwa Niile

ỤWA NIILE

  • MBA 240

  • NDỊ NKWUSA 8,340,847

  • AWA OLE E JI KWUSAA OZI ỌMA 1,983,763,754

  • NDỊ A MỤỤRỤ BAỊBỤL 10,115,264

NÁ NKEBI A

Afrịka

Gụọ ihe ndị a kọrọ gbasara ozi ọma Ndịàmà Jehova na-ekwusa. Ị ga-ahụ akụkọ ndị e si Siera Lion, Laịberịa, Gini-Bisaụ, Malawi, Togo, na Gana nweta.

Amerịka na Mba Ndị Gbara Ya Gburugburu

Ihe ndị a kọrọ gbasara ozi ọma Ndịàmà Jehova na-ekwusa na Meksiko, Amerịka, Brazil, Venezuela, na Heiti.

Eshia

Akụkọ gbasara ozi ọma Ndịàmà Jehova na-ekwusa na Họng Kọng, Siri Lanka, Filipinz, na Mọngolịa.

Yurop

Gụọ akụkọ ụfọdụ si n’Azebaịjan, Briten, Bọlgeria, Jọjia, Denmak, Họngaria, Nọọwee, na Yukren.

Mba Ndị Dị n’Oké Osimiri Pasifik

Ihe ndị a kọrọ na ihe ndị mere na Gụwam, Niu Kaledonia, Ọstrelia, Papụa Niu Gini, na Timọ-Lest.