Ikwusa Ozi Ọma na Ịkụzi Ihe n’Ụwa Niile
OTÚ ỌRỤ ANYỊ SI GAA N’ỤWA NIILE
-
MBA OLE E KWUSARA OZI ỌMA NA HA 239
-
NDỊ NKWUSA 7,965,954
-
AWA OLE E JI KWUSAA OZI ỌMA 1,841,180,235
-
NDỊ A MỤỤRỤ BAỊBỤL 9,254,963
NÁ NKEBI A
Afrịka
Ndị nọ n’Afrịka na-ege ntị n’ozi ọma, ọ na-emekwa ka ha gbanwee àgwà ọjọọ ha. Gụọ banyere otu onye bụbu onye aṅụrụma na-aṅụcha mkpụrụ sịga iri isii kwa ụbọchị.
Amerịka na Mba Ndị Gbara Ya Gburugburu
Akụkọ ndị a kọrọ ebe a ga-eme ka ị mata na ịhụ ndị ọzọ n’anya na ịkụziri ha Baịbụl na-aba uru.
Eshia, Izrel na Mba Ndị Gbara Ya Gburugburu
Mbọ a na-agba n’ikwusa ozi ọma na-aba uru. Gụọ otú e si nyere otu nwoke kpuru ìsì, daakwa ogbi aka ịmata na ọnọdụ ya na-emetụ Chineke n’obi.
Yurop
Mmadụ nwere ike ịkpọ ndị ọzọ asị n’ihi ihe ọjọọ ọ nụrụ banyere ha. Gụọ otú otu ihe omume redio si mee ka e lewe Ndịàmà Jehova anya ọma.
Mba Ndị Dị n’Oké Osimiri Pasifik
O nwere ndị e ji akwụkwọ ozi akụziri Baịbụl n’obodo Kraịstchọọchị dị na Niu Ziland. Gịnị mere ụfọdụ ji akpọ ya “Akwụkwọ Ozi Si n’Aka Chineke?”