Akwanyereghị Ndị Ọzọ Ùgwù
Olee n’ihe ndị anyị ga-akpachara anya ka anyị na-akwanyere ndị ọzọ ùgwù?
I nwekwara ike ịgụ Ọma 74:10, 18; Jud 8, 10
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
1 Sam. 2:12-17, 22-25, 27-30—Ụmụ nnukwu onye nchụàjà bụ́ Ịlaị ejighị ofufe Jehova kpọrọ ihe. Ịlaị adọghị ha aka ná ntị. O si otú a gosi na ọ naghị akwanyere Jehova ùgwù
2 Eze 1:9-15—Jehova gburu ndị agha na-akwanyereghị Ịlaịja onye amụma ùgwù. Ma, o gbughị ndị nke dị umeala n’obi