Anyaukwu
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Ọnụ Ọgụ. 11:4, 5, 31-33—Anyaukwu ndị Izrel mere ka ha nwụrụ nnụnụ kwel karịrị otú ha ga-atachali. Jehova takwara ha ahụhụ maka ya
2 Eze 5:20-27—Anyaukwu mere ka Gehezaị ghagide onye amụma Jehova ụgha iji nweta ihe na-abụghị nke ya. Jehova takwara ya ahụhụ maka ya