Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ịbụ Enyi Ụwa

Ịbụ Enyi Ụwa

Ònye na-achị ụwa a?

Efe. 2:2; 1 Jọn 5:19

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Luk 4:5-8​—Setan gwara Jizọs na ya ga-enye ya ụwa ka ọ chịwa. Ma, Jizọs agwaghị ya na ọ bụghị ya nwe ụwa ọ chọrọ inye ya

Olee ihe ga-eme adịm ná mma anyị na Jehova ma anyị gbalịa ịbụ enyi ụwa?

Jems 4:4; 1 Jọn 2:15, 16

I nwekwara ike ịgụ Jems 1:27

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • 2 Ihe 18:1-3; 19:1, 2​—Jehova baara ezigbo eze bụ́ Jehoshafat mba maka na ya na ajọ eze bụ́ Ehab bụ nnu na mmanụ

Olee otú ịghọta otú Jehova si ele ụwa a anya ga-esi mee ka anyị mara ndị anyị ga-emete enyi?

Gụọ isiokwu bụ́ “Mkpakọrịta

Gịnị mere na anyị anaghị ele akụnụba anya otú ndị ụwa si ele ya?

Gụọ isiokwu bụ́ “Ịhụ Akụnụba n’Anya

Gịnị mere agụụ mmekọahụ anaghị agba anyị ara otú ọ na-agba ndị ụwa a?

Gịnị mere Ndị Kraịst anaghị eji ụmụ nwoke, ụmụ nwaanyị, na òtù dị iche iche emere chi?

Mat. 4:10; Rom 1:25; 1 Kọr. 10:14

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Ọrụ 12:21-23​—Jehova gburu Eze Herọd Agrịpa nke Mbụ maka na ọ nabatara ofufe ndị mmadụ fere ya

    • Mkpu. 22:8, 9​—Otu mmụọ ozi dị ike ekweghị ka Jọn onyeozi kpọọrọ ya isi ala. Ọ gwara Jọn na ọ bụ naanị Jehova ka e kwesịrị ife ofufe

Gịnị mere Ndị Kraịst anaghị ahụ mba ha n’anya ma ọ bụ na-etinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị?

Olee ihe mere na Ndị Kraịst anaghị eso ndị okpukpe ọzọ efekọ ofufe?

Gụọ isiokwu bụ́ “Ikpekọ Okpukpe Ọnụ

Gịnị mere Ndị Kraịst anaghị ekwe emebi iwu Jehova?

Gịnị mere ndị ụwa a ji akpọkarị ndị na-eso ụzọ Kraịst asị ma na-akpagbu ha?

Gịnị mere na ịhụ ụwa a n’anya abaghị uru?

Olee otú Ndị Kraịst si enwere ndị na-anaghị efe Jehova obiọma ma hụ ha n’anya?

Gịnị mere Ndị Kraịst ji kwesị ịna-erube isi n’iwu obodo, na-erubekwara ndị ọchịchị na ndị ọrụ ha isi?

Mat. 22:21; Rom 13:1-7

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a: