Ikpere Arụsị
I nwekwara ike ịgụ Diut. 4:25, 26; Aịza. 42:8; 1 Jọn 5:21
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Aịza. 44:9-20—Jehova si n’ọnụ Aịzaya onye amụma mee ka a mara na mmadụ ikpere arụsị bụ ime iberiibe
Dan. 3:1-30—Ụmụ okorobịa atọ bụ́ ndị enyi Daniel onye amụma họọrọ ka a tụba ha n’ọkụ ka ha nwụọ kama ha ga-ekpere arụsị