Mkpakọrịta
Olee ndị kacha mma onye ọ bụla nwere ike imete enyi?
Ọma 25:14; Jọn 15:13-15; Jems 2:23
I nwekwara ike ịgụ Ilu 3:32
-
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
-
Jen. 5:22-24—Ịnọk na Chineke bụ ezigbo enyi
-
Jen. 6:9—Noa so Chineke jee ije. O mere ka nna nna ya bụ́ Ịnọk
-
Olee ihe mere o ji dị mma ka anyị mete ezigbo ndị enyi?
Ilu 13:20; 17:17; 18:24; 27:17
I nwekwara ike ịgụ Ilu 18:1
-
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
-
Rut 1:16, 17—Rut mere ihe gosiri na ọ bụ ezigbo enyi Naomi
-
1 Sam. 18:1; 19:2, 4—Jonatan na Devid bụ nnu na mmanụ
-
2 Eze 2:2, 4, 6—Otú Ịlaịsha si hụ nna ya ukwu, bụ́ Ịlaịja onye amụma, n’anya enweghị atụ
-
Olee ihe mere o ji dị mma ka anyị na ụmụnna anyị na-ezukọ mgbe niile?
I nwekwara ike ịgụ Ọma 119:63; 133:1; Ilu 27:9; Ọrụ 1:13, 14; 1 Tesa. 5:11
Olee otú anyị ga-esi emete ezigbo ndị enyi?
Luk 6:31; 2 Kọr. 6:12, 13; Fil. 2:3, 4
I nwekwara ike ịgụ Rom 12:10; Efe. 4:31, 32
Olee ihe mere imete ndị na-anaghị efe Jehova enyi ji dị njọ?
Ilu 13:20; 1 Kọr. 15:33; Efe. 5:6-9
I nwekwara ike ịgụ 1 Pita 4:3-5; 1 Jọn 2:15-17
Gụọkwa isiokwu bụ́ “Ịbụ Enyi Ụwa”
-
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
-
Jen. 34:1, 2—Daịna metere ndị ajọ mmadụ enyi, ọ kpatakwaara ya ezigbo nsogbu
-
2 Ihe 18:1-3; 19:1, 2—Jehova baara ezigbo Eze Jehoshafat mba maka na ya na ajọ eze bụ́ Ehab na-akpakọrịta
-
Ọ̀ pụtara na o nweghị ihe ọ bụla anyị na onye na-anaghị efe Jehova Chineke nwere ike imekọrịta?
Gịnị mere anyị ịlụ onye na-enyefebeghị Jehova onwe ya, nke na-emebeghịkwa baptizim ji dị njọ?
Gụọ isiokwu bụ́ “Alụmdi na Nwunye”
Gịnị mere na anyị na ndị a chụrụ n’ọgbakọ ekwesịghị ịna-emekọrịta ihe?