Mmadụ Ijide Onwe Ya
Olee otú Jehova si ejide onwe ya?
Olee mgbe anyị kwesịrị ịna-ejide onwe anyị?
Ilu 16:32; 25:28; 1 Kọr. 9:25, 27
I nwekwara ike ịgụ 2 Tim. 2:23-25; Taị. 1:7, 8
-
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
-
2 Sam. 16:5-14—Eze Devid jidere onwe ya mgbe Shimiaị kparịrị ya, bụọkwa ya ọnụ
-
1 Pita 2:21-23—Pita onyeozi dere na Jizọs jidere nnọọ onwe ya mgbe a kparịrị ya nakwa mgbe a na-ata ya ahụhụ
-
Gịnị ga-enyere anyị aka ka anyị nọgide na-ejide onwe anyị?
Luk 11:9-13; Gal. 5:22, 23; Efe. 4:23, 24; Kọl. 4:2
-
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
-
Luk 11:5-8—Jizọs kwuru na anyị kwesịrị ịnọgide na-arịọ ka e nyere anyị aka
-