Obi Ịda Mbà
Olee ihe obi ịda mbà nwere ike ime ohu Jehova?
Gịnị mere obi nwere ike iji sie anyị ike na Jehova ga-enyere anyị aka imeri obi ịda mbà?
Ọma 23:1-6; 113:6-8; Aịza. 40:11; 41:10, 13; 2 Kọr. 1:3, 4
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Mat. 11:28-30—Jizọs na-eme ka Nna ya n’ihe niile. Ọ dị obiọma na-emekwa ka ndị mmadụ nweta ume
Mat. 12:15-21—Jizọs mezuru amụma dị n’Aịzaya 42:1-4. O ji obiọma meso ndị dara mbà n’obi ihe
Ihe Baịbụl kwuru ndị ga-enyere ndị obi dara mbà aka
Gụọ isiokwu bụ́ “Nkasi Obi”
Gịnị mere anyị ji kwesị ịna-agba ndị ọzọ ume?
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Ọnụ Ọgụ. 32:6-15—Mmadụ iri n’ime ndị gara hụ ala nkwa ahụ mere ka obi ghara isi ndị Izrel ndị ọzọ ike. Ihe a ha mere kpataara ndị Izrel niile ahụhụ
2 Ihe 15:1-8—Ozi Jehova ziri Eze Esa mere ka o nwee obi ike ma mee ka a kwụsị ikpere arụsị na Juda