Obiọma
Olee otú anyị si mara na Jehova dị obiọma?
Rom 3:23, 24; Taị. 3:3-6; Hib. 2:9; 1 Pita 5:5
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Jona 3:10; 4:11—Mgbe ndị Ninive chegharịrị, Jehova gbaghaara ha, metakwara anụmanụ ha ebere, si otú ahụ gosi na ọ dị obiọma
Luk 6:32-36—Ihe mere Jizọs ji chetara anyị na obiọma Jehova na-erute ma ndị na-anaghị ekele ya maka ihe ọ na-emere ha ma ndị ọjọọ bụ iji kụziere anyị na anyị kwesịrị ịdị obiọma
Olee otú anyị ga-esi na-egosi na anyị dị obiọma?
Ilu 19:17; 22:9; Luk 6:35; Efe. 4:32
I nwekwara ike ịgụ Ilu 11:17; 31:10, 26; Hib. 13:16
Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:
Mak 14:3-9; Jọn 12:3—Jizọs jara Meri, nwanne Lazarọs, mma maka na ọ dị obiọma ma na-emesapụ aka
2 Tim. 1:16-18—Onesịfọrọs nyeere Pọl onyeozi aka mgbe ọ nọ n’ụlọ mkpọrọ