Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Udo

Udo

Olee ihe na-egosi na Jehova ji udo kpọrọ ihe?

Gịnị ka anyị ga-eme ka anyị nwee udo, anyị na ndị ọzọ ana-adịkwa n’udo?

Ọma 119:165; Aịza. 48:17, 18; Rom 12:17-21; Fil. 4:6-9

I nwekwara ike ịgụ Jọn 16:33; Efe. 6:14, 15; Kọl. 3:15

  • Ihe Baịbụl kwuru banyere ihe a:

    • Jen. 32:9-21; 33:1-4​—Jekọb gbasiri mbọ ike ime ka ya na Ịsọ nwanne ya dịrị n’udo

    • Mat. 5:23-26​—Jizọs kwuru ihe mere o ji dị mkpa ka anyị na-eme udo nakwa uru ọ ga-abara anyị