Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

IGBE 8B

Amụma Atọ E Buru Gbasara Mezaya

Amụma Atọ E Buru Gbasara Mezaya

1. “Onye O Ruuru” (Ezikiel 21:25-27)

OGE NDỊ JENTAỊL (607 T.O.N.K.–1914)

  1. 607 T.O.N.K.—A chụturu Zedekaya n’ọchịchị

  2. 1914—E chiri Jizọs, “onye o ruuru” ịchị n’Alaeze Mezaya, eze, ya abụrụzie Onye Ọzụzụ Atụrụ na Onye Ọchịchị

Gaghachi n’isi nke 8, paragraf nke 12-15

2. “Ohu M . . . Ga Na-elekọta Ha, Na-azụkwa Ha” (Ezikiel 34:22-24)

OGE IKPEAZỤ (1914–A LỤCHAA AGHA AMAGEDỌN)

  1. 1914—E chiri Jizọs, “onye o ruuru” ịchị n’Alaeze Mezaya, eze, ya abụrụzie Onye Ọzụzụ Atụrụ na Onye Ọchịchị

  2. 1919—A họpụtara ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi, onye nwekwara uche ka ọ na-azụ atụrụ Chineke

    A chịkọtara ndị e tere mmanụ, ndị ji obi ha niile na-efe Chineke, ka ha nọrọ n’okpuru Eze bụ́ Mezaya. Oké ìgwè mmadụ mechara soro ha, ha na ha adịrị n’otu

  3. A LỤCHAA AGHA AMAGEDỌN—Ngọzi ndị mmadụ ga-enweta n’ọchịchị Eze a ga-adịru ebighị ebi

Gaghachi n’isi nke 8, paragraf nke 18-22

3. “Otu Eze Ga Na-achị Ha Niile” Ruo Mgbe Ebighị Ebi (Ezikiel 37:22, 24-28)

OGE IKPEAZỤ (1914–A LỤCHAA AGHA AMAGEDỌN)

  1. 1914—JE chiri Jizọs, “onye o ruuru” ịchị n’Alaeze Mezaya, eze, ya abụrụzie Onye Ọzụzụ Atụrụ na Onye Ọchịchị

  2. 1919—A họpụtara ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi, onye nwekwara uche ka ọ na-azụ atụrụ Chineke

    A chịkọtara ndị e tere mmanụ, ndị ji obi ha niile na-efe Chineke, ka ha nọrọ n’okpuru Eze bụ́ Mezaya. Oké ìgwè mmadụ mechara soro ha, ha na ha adịrị n’otu

  3. LỤCHAA AGHA AMAGEDỌN—Ngọzi ndị mmadụ ga-enweta n’ọchịchị Eze a ga-adịru ebighị ebi