Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

IGBE 8A

Amụma E Buru Gbasara Mezaya—Nnukwu Osisi Sida

Amụma E Buru Gbasara Mezaya—Nnukwu Osisi Sida

EZIKIEL 17:3-24

  • 1. Nebukadneza kpọtara Jehoyakin Babịlọn

  • 2. Nebukadneza mere Zedekaya eze na Jeruselem

  • 3. Zedekaya nupụụrụ Jehova isi ma gakwuru ndị Ijipt ka ha nyere ya aka

  • 4. Jehova dowere Ọkpara ya n’Ugwu Zayọn nke dị n’eluigwe

  • 5. Mgbe Jizọs ga-achịwa n’Alaeze ya, obi ga-eru ndị na-erubere ya isi ala