Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

IGBE 10A

E Ji Nwayọọ Nwayọọ Maliteghachi Ife Chineke Ezigbo Ofufe

E Ji Nwayọọ Nwayọọ Maliteghachi Ife Chineke Ezigbo Ofufe
  • “Mkpọtụ ọkpụkpụ ndị na-akụkọta n’ibe ha”

    William Tyndale na ndị ọzọ sụgharịrị Baịbụl n’asụsụ Bekee nakwa n’asụsụ ndị ọzọ

  • “Akwara na anụ ahụ́”

    Charles T. Russell na ndị ha na ya na-arụkọ ọrụ kụziwere eziokwu si na Baịbụl

  • ‘Ha malitere ịdị ndụ, jirikwa ụkwụ ha guzoro’

    Mgbe e mechara ka ndị Jehova ‘dịrị ndụ’ n’afọ 1919, ha bidoro ikwusasi ozi ọma ike