Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

IGBE 12A

Ijikọta Osisi Abụọ Ọnụ

Ijikọta Osisi Abụọ Ọnụ

Jehova gwara Ezikiel ka o dee aha n’osisi abụọ. Ọ ga-ede “nke Juda” n’otu, dee “nke Josef, nke na-anọchi anya Ifrem” na nke ọzọ.

“nke Juda”

N’OGE OCHIE

Alaeze ebo abụọ bụ́ Juda

N’OGE ANYỊ A

Ndị e tere mmanụ

“nke Josef, nke na-anọchi anya Ifrem”

N’OGE OCHIE

Alaeze ebo iri bụ́ Izrel

N’OGE ANYỊ A

Atụrụ ọzọ

‘ha ga-abụ otu osisi n’aka gị’

N’OGE OCHIE

537 T.O.N.K. Ndị na-efe Chineke ezigbo ofufe si ná mba dị iche iche lọta, rụghachi Jeruselem, na-efekọkwa Chineke ọnụ.

N’OGE ANYỊ A

Kemgbe afọ 1919, e ji nwayọọ nwayọọ hazie ndị Chineke, ha abụrụ “otu ìgwè atụrụ,” na-efekọkwa Chineke ọnụ.