Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

IGBE 9A

Jehova Mezuru Nkwa Ya n’Oge Ochie

Jehova Mezuru Nkwa Ya n’Oge Ochie
  • 1. Ndị Chineke agaghịzi na-ekpere arụsị

  • 2. Ha ga-alaghachi n’ala na-eme nri nke ọma

  • 3. Ha ga na-achụ àjà Jehova ga-anabata

  • 4. Ụmụ nwoke a tụkwasịrị obi ga na-edu ha

  • 5. Ha ga-eji otu obi na-efe Chineke n’ụlọ nsọ ya