Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

IGBE 6A

“Kpụọ Isi Gị na Afụ Ọnụ Gị”

“Kpụọ Isi Gị na Afụ Ọnụ Gị”

Ezikiel mere ihe ndị gosiri ihe ndị ga-emecha mee na Jeruselem

  • “Kpụọ Isi Gị na Afụ Ọnụ Gị”

    A ga-alụso ndị Juu agha ma gbuo ha

  • ‘Tụọ Ntutu Gị ma Kee Ya’

    Ihe niile Jehova kwuru a ga-eme Jeruselem ga-emezucha

  • ‘Gbaa Otu Ụzọ Ọkụ’

    Ụfọdụ ndị Juu ga-anwụ n’ime Jeruselem

  • ‘Gbuo Otu Ụzọ Mma Agha’

    A ga-egbu ụfọdụ ndị Juu n’ebe na-abụghị n’ime Jeruselem

  • ‘Ghasasịa Otu Ụzọ’

    A ga-achụsasị ndị fọrọ, ma obi agaghị eru ha ala

  • ‘Chịrị Ole na Ole Fụchie’

    Ụfọdụ n’ime ndị a dọọrọ n’agha ga-alọghachi Jeruselem malitekwa ife Chineke ezigbo ofufe