Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

IGBE 5A

“Nwa nke Mmadụ, Ị̀ Hụla Ihe A?”

“Nwa nke Mmadụ, Ị̀ Hụla Ihe A?”

Ihe anọ na-asọ oyi Ezikiel hụrụ n’ogige ụlọ nsọ nakwa n’ime ụlọ nsọ. (Ezik. 8:5-16)

1. ARỤSỊ NA-AKPASU IWE

2. NDỊ OKENYE IRI ASAA NDỊ NA-AMỤRỤ CHI ỤGHA ỊNSENS

3. ‘ỤMỤ NWAANYỊ NDỊ NA-EBERE CHI BỤ́ TAMỌZ ÁKWÁ’

4. ỤMỤ NWOKE IRI ABỤỌ NA ISE NDỊ “NA-AKPỌRỌ ANYANWỤ ISIALA”