Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

NKEBI NKE 8 • ỌRỤ 21:18–28:31

“Ọ Na-ekwusara Ha Gbasara Alaeze Chineke. . . . O Nweghịkwa Onye Ọ Bụla Na-egbochi Ya”

“Ọ Na-ekwusara Ha Gbasara Alaeze Chineke. . . . O Nweghịkwa Onye Ọ Bụla Na-egbochi Ya”

ỌRỤ 28:31

Ná nkebi a, anyị ga-ahụ otú ìgwè mmadụ iwe ji si chọọ imemila Pọl, otú e si tụọ ya mkpọrọ ọtụtụ ugboro, nakwa otú e si kpọpụ ya n’ihu ndị ọchịchị Rom dị iche iche. N’oge niile ahụ, onyeozi ahụ nọgidere na-agba àmà banyere Alaeze Chineke. Ka ị na-agụ akụkọ a na-atọ ụtọ e ji pịachie akwụkwọ Ọrụ Ndịozi, jụọ onwe gị, sị, ‘Olee otú m ga-esi na-eme ka onye a ji obi ike na ịnụ ọkụ n’obi kwusaa ozi ọma?’