NKEBI NKE 2 • ỌRỤ 6:8–9:43
“A Malitere Ịkpagbu Ọgbakọ” Ndị Kraịst
Ndị Kraịst n’oge ndịozi hà kwere ka mkpagbu kpụ ọkụ n’ọnụ a na-akpagbu ha mee ka ha kwụsị ịgba àmà banyere Alaeze Chineke? Mba. Ná nkebi a, anyị ga-ahụ na mkpagbu ahụ kpụ ọkụ n’ọnụ mere ka ozi ọma ruo n’ebe ndị ọzọ.