Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

NKEBI NKE 5 • ỌRỤ 15:1-35

‘Ndịozi na Ndị Okenye Zukọtara’

‘Ndịozi na Ndị Okenye Zukọtara’

Ọrụ 15:6

E nwere esemokwu kpụ ọkụ n’ọnụ nke chọrọ itisa udo na ịdị n’otu nke ọgbakọ ndị e nwere n’oge ndịozi. Ole ndị ka ọgbakọ ndị ahụ gakwuuru ka ha gwa ha ihe ha ga-eme na otú ha ga-esi edozi esemokwu ahụ? Ná nkebi a, anyị ga-ahụ otú e si hazie ọgbakọ Ndị Kraịst n’oge ndịozi, nke bụ́kwanụ otú e kwesịrị isi hazie ọgbakọ ndị Chineke n’oge anyị a.