Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Atụ Ndị Jizọs Mere

Ihe Atụ Ndị Jizọs Mere

Nọmba ndị dị ha n’akụkụ bụ isi nke ha dị na ya n’akwụkwọ a.

akụ̀ dị oké ọnụ ahịa e zoro n’ala 43

anụ ufe nke eluigwe na okooko lili 35

anya agịga 96

atụrụ furu efu 63

atụrụ na ewu 114

enyi nke nọgidere na-arịọ enyi ya ihe 74

eze nke kagburu ụgwọ buru ibu e ji ya 64

eze nke na-aga ibuso eze ọzọ agha 84

ezi osisi vaịn 120

ihe iko achịcha e tinyere n’ime ntụ ọka 43

ihe iko achịcha ndị Farisii 58

irighiri ahịhịa nke dị n’anya nwanna gị 35

iwu ụlọ elu 84

ịdụnye ibé ákwà ọhụrụ n’uwe mere ochie 28

ịkpọ ndị ogbenye oriri 83

ịnọdụ n’ebe kasị elu 83

ịtụpụrụ ézì nkume pel 35

kamel isi n’anya agịga gafere 96

maịna 100

mkpụrụ ego dinarịọs a kwụrụ ndị ọrụ 97

mkpụrụ ego drakma a chọtara 85

mkpụrụ ego drakma furu efu 85

mkpụrụ ndị dara n’ala dị iche iche 43

mkpụrụ osisi mọstad, Alaeze 43

mkpụrụ osisi mọstad, okwukwe 89

mkpụrụ ọka wit nwụọ, ya amịa mkpụrụ 103

mmadụ abụọ ndị ji ụgwọ 40

mmanya ọhụrụ, karama mmanya mere ochie 28

mmụọ na-adịghị ọcha nke laghachịrịnụ 42

ndị a kpọrọ oriri rịọrọnụ ka a hapụ ha 83

ndị na-akụta mmadụ 22

ndị na-arụ ọrụ n’ubi vaịn 97

ndị na-azapụ anwụnta ma na-eloda kamel 109

ndị na-echere nna ha ukwu ka ọ lọta 78

ndị ọrụ ubi nke gburu ọkpara onye nwe ubi vaịn 106

ndị ọrụ ubi vaịn, ndị na-egbu ọchụ 106

nkume pel dị oké ọnụ ahịa 43

nna nke dị njikere inye nwa ya ihe 35

nnekwu ọkụkọ nke na-achịkọta ụmụ ya 110

nnu nke ụwa 35

ntọala ụlọ 35

nwaanyị di ya nwụrụ na ọkàikpe 94

nwa furu efu 86

nwa mmefu 86

ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi, onye nwekwara uche 111

ohu nke na-emereghị ohu ibe ya ebere 64

ohu nke si ubi lọta 89

onye jidere aka n’ọ́gụ̀ 65

onye na-elekọta ụlọ nke bụ́ onye ajọ omume 87

onye na-elekọta ụlọ, onye kwesịrị ntụkwasị obi 78

onye ọnaụtụ na onye Farisii 94

Onye Ọzụzụ Atụrụ Ọma 80

onye Sameria nke bụ́ ezigbo onye agbata obi 73

oriri alụmdi na nwunye otu eze kpọrọ 107

osisi fig 79

ọgaranya na Lazarọs 88

ọgaranya nke rụrụ ụlọ nkwakọba ihe 77

ọgha mkpụrụ 43

ọgha mkpụrụ nke hiri ụra 43

ọka wit na ata 43

ọnụ ụzọ ámá dị warara 35

talent 113

ụgbụ a wụnyere n’oké osimiri 43

ụlọ e wuru n’elu oké nkume 35

ụmụ abụọ a gwara gaa rụọ ọrụ n’ubi vaịn 106

ụmụ agbọghọ iri na-amaghị nwoke 112

ụmụntakịrị nọ ọdụ n’ọma ahịa 39

IGBE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A

“O Ruru Ụbọchị A Ga-eme Ka Ha Dị Ọcha” 6

Njem Na-enye Ọṅụ 10

Ole Ndị Bụ Ndị Sameria? 19

Mmụọ Ọjọọ Ijide Mmadụ 23

Ihe Atụ Jizọs Mere Gbasara Ibu Ọnụ 28

Ịkụzi Otu Ihe Ihe Karịrị Otu Ugboro 35

Ọsụsọ Ya Dị Ka Ọbara nke Na-atapụsị n’Ala 123

Ala Ọbara 127

Ịpịa Mmadụ Ihe 129

“Kpọgide Ya n’Osisi” 132