Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A:

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A:
  1. Olee ihe mere anyị ga-eji rịọ Jehova ka o mee ka obi sie anyị ike? (Ọma 138:3)

  2. Olee otú obi ga-esi sie anyị ike ka ndị fere Chineke n’oge ochie? (Ọrụ 4:31)

  3. Olee otú anyị ga-esi mee ka obi sie anyị ike ikwusa ozi ọma? (1 Tesa. 2:2)

  4. Gịnị na-enyere anyị aka ịkata obi ma a chọọ ka anyị mee ihe na-adịghị mma? (1 Pita 2:21-23)

  5. Olee ihe ga-abụ ụgwọ ọrụ anyị ma obi sie anyị ike? (Hib. 10:35)