Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

‘Ka Obi Sie Gị Ike.’

‘Ka Obi Sie Gị Ike.’

ABỤ ỌMA 138:3

ỤTỤTỤ

  • 9:30 Abụ Olu Ụtọ

  • 9:40 Abụ nke 73 na Ekpere

  • 9:50 Jehova Na-eme Ka Obi Sie Anyị Ike

  • 10:05 Okwu mmadụ anọ ga-ekwu: Ka Obi Sie Gị Ike Ka . . .

    • Inọk

    • Mozis

    • Jehọshafat

    • Pita

  • 11:05 Abụ nke 69 na Ịma Ọkwa

  • 11:15 Mee Ka Obi Sie Gị Ike Ikwusa Ozi Ọma

  • 11:30 Okwu Baptizim

  • 12:00 Abụ nke 48

EHIHIE

  • 1:10 Abụ Olu Ụtọ

  • 1:20 Abụ nke 63 na Ekpere

  • 1:30 Okwu Ihu Ọha: Kpebisie Ike Ịna-efe Jehova

  • 2:00 Nchịkọta Ụlọ Nche

  • 2:30 Abụ nke 76 na Ịma Ọkwa

  • 2:40 Okwu mmadụ anọ ga-ekwu: Ka Obi Sie Gị Ike Ka Kraịst Mgbe A Chọrọ Ka I Mee Ihe Na-adịghị Mma

    • N’Ezinụlọ

    • N’Ụlọ Akwụkwọ

    • N’Ebe Ị Na-arụ Ọrụ

    • N’Obodo

  • 3:40 A Ga-akwụ Anyị “Ụgwọ Ọrụ Dị Ukwuu” Maka na Obi Siri Anyị Ike

  • 4:15 Abụ nke 119 na Ekpere