Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
  1. Olee otú o si bụrụ na ịhụnanya karịrị ihe ọmụma? (1 Kọr. 8:1)

  2. Olee otú anyị ga-esi eme ka ọgbakọ sie ike otú ndị ohu Chineke si mee n’oge gara aga? (Rom 13:8)

  3. Olee otú anyị nwere ike isi meere ndị mmadụ ihe karịrị izi ha naanị ozi ọma? (1 Tesa. 2:7, 8)

  4. Olee otú anyị nwere ike isi nye aka mee ka ọgbakọ na-eto eto? (Efe. 4:1-3, 11-16; 1 Tesa. 5:11)

  5. Olee otú anyị nwere ike isi jiri ịhụnanya na-eme ihe niile anyị na-eme? (1 Kọr. 16:14)