Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

“Ịhụnanya Na-ewuli Elu”

“Ịhụnanya Na-ewuli Elu”

1 NDỊ KỌRỊNT 8:1

ỤTỤTỤ

  • 9:30 Abụ Olu Ụtọ

  • 9:40 Abụ nke 90 na Ekpere

  • 9:50 “Ihe Ọmụma Na-afụli Elu, Ma Ịhụnanya Na-ewuli Elu”

  • 10:05 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Ha Wuliri Ndị Ọzọ Elu

    • Banabas

    • Pọl

    • Dọkas

  • 11:05 Abụ nke 79 na Ịma Ọkwa

  • 11:15 Ezila Ndị Mmadụ Naanị Ozi Ọma

  • 11:30 Okwu Baptizim

  • 12:00 Abụ nke 52

EHIHIE

  • 1:10 Abụ Olu Ụtọ

  • 1:20 Abụ nke 107 na Ekpere

  • 1:30 Okwu Ihu Ọha: Olee Otú Ezigbo Ịhụnanya Si Akwado Eziokwu?

  • 2:00 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche

  • 2:30 Abụ nke 101 na Ịma Ọkwa

  • 2:40 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Soro Na-eme Ka Ahụ́ Na-eto Eto

    • Jiri Eziokwu Baịbụl Kpọrọ Ihe

    • Gosi na I Kwere na Iwu Chineke Bara Uru

    • Na-ewuli Ụmụnna Gị Elu

  • 3:40 “Ka Ihe Niile Unu Na-Eme Bụrụ n’Ịhụnanya”

  • 4:15 Abụ nke 105 na Ekpere