Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Afọ 2020-2021 nke Onye Nlekọta Sekit
Jiri akwụkwọ usoro ihe omume a na-eso ihe a na-eme ná mgbakọ sekit. Isiokwu mgbakọ ahụ bụ “Mee Ka Obi Jehova Ṅụrịa.”
Mee Ka Obi Jehova Ṅụrịa
Akwụkwọ usoro ihe omume maka nnọkọ ụtụtụ na nke ehihie nke mgbakọ nke onye nlekota sekit.
Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
A ga-aza ajụjụ ndị a ka mgbakọ a na-aga n’ihu.